![Nwanne Di Na Mba](https://alisonomi.com/wp-content/uploads/elementor/thumbs/B81TlIUiubWkt3DhSCFXWVxGcxbrzo1UCV-jBldMp7-UkVxED1DdQ5JnUKE-qb2oqy4cd514o1krgtye3ronillx4vg921kxhbnl1o.jpg)
Ọ bu ezie na-asi n’ihe okenye nọrọ ala were hu, nwata agaghi ahu ya ma ọ rigoro n’elu ọji mana ndi kwuru si n’onye ije ka onye isi awọ n’akụkọ mara ihe nke ọkwa. Otego m bidoro nuwa na nwanne di na mba mana ihe mere n’ubọchi tata mere ka okwu a puta ihe. N’akara iri ise n’ise nke di na mbara ugwu nke ikwetọ ka eziokwu a biara doo m anya.…