/ September 9, 2019
No Comments
Onye nkuzi ụka a ma-ama nke a na-akpọ Benny Hinn siri na ya agbanwola mana ndi mara ya nke ọma chere na otu a bughi ezi. Otu n’ihe e jiri mara Benny Hinn bu nkuzi nke na-egosi na ngozi nke Chukwu na ọganihu bu ụgwọ Chineke na-akwu ndi na enye nnukwu ego n’ụlọ ụka. Na nkuzi ya, ọ na-ekwu na amara Chukwu na ngozi ya bu weta nke a were nke ọzọ.…