
Anya hụrụ ugo, fere ugo ajụ maka na ọ bughi ụbọchi nile ka a na-ahụ ugo anya. N’elu ụwa nke a anyi nọ n’ime ya, ọ bụ onye ọbụla ka ọ diri i zara aha nna ya. O nweghi onye ga-enye gi oke diri gi ma ọ bụrụ na i jighi aka gi were ya, maka na sọsọ obere umuaka ka a na-atinye nri n’ọnụ. Ọ bụ ihe umu Afrika atọ gisiri…