![Photos from the “Enabling E-commerce” Launch event photo gallery may be reproduced provided attribution is given to the WTO and the WTO is informed. Photos: © WTO/ Cuika Foto](https://alisonomi.com/wp-content/uploads/elementor/thumbs/Enabling_E-commerce_Launch_event_11_December_2017_38300211104-scaled-qa9ut4wmta1vupi3k95trwg7tgxr9trpqg4vdabdxo.jpg)
/ March 18, 2020
No Comments
Nwa okorobia onye Chaina a ma ama bu Jack Ma ekweela nkwa inyere mba nile di n’Afrika aka n’agha nke uwa nile na-alusi ọria di njọ nke a na-akpọ Coronavirus, Covid19 na mkpobi. Maazi Jack Ma bu nwoke nwere nnukwu akụ na ụba kwuru nke a na ozi o depụtara na akara Tuwita ya bu @JackMa. O kwuru si “anyi agaghi eme ka anyi amaghi na mmiri a n’erụ n’igwe ga-emecha zuo n’Afrika.…