/ September 6, 2019
No Comments
Ọnwu egbuola Maazi Robert Gabriel Mugabe (1924-1919) n’ụlọ ọgwụ di na Singapọ. Maazi Mugabe bu nwa amadi ruru ọrụ nkụzi tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchichi obodo. Na mbu, Maazi Mugabe rụrụ ọrụ di ka minista nke mbu nke obodo ya tupu ọ chiri egbe na ụta chupu onye isi na-achi mba Zimbabwe. Na mbido, mmadu nile huru Maazi Mugabe di ka nna ndi Zimbabwe. N’ezie, mgbe Maazi Mugabe busoro ndi…