/ October 11, 2019
No Comments
Mba Rụwanda abụrụla obodo izizi mepụtara ekwe nti n’Afrika. Tụpụ Rụwanda egosipụta ọru aka ha, obodo di iche iche dika Saut-Afrika, Igiptu, Etiopia na Algeria n’emepụtabụ ekwe nti, mana, mpakari ngwa ha ji emepụta ha si mba ofesi abia; anaghi arụ ya n’Afrika. Ọ bụ ihe mere Rụwanda jiri bụrụ mba mbụ mepere Afrika ụzọ n’ihe gbasara imepụta ekwe nti n’Afrika. N’emụme iji gosipụta ọru aka ahụ nke ha mere n’ụbọchi monde…