/ September 4, 2019
No Comments
Ndi ndu na-achi obodo South Afrika egosiputala ọzọ na ha ejighi ndu ndi mbiambia kpọrọ ihe. Uwa nile huru etu ihe ọjọ umu na-etolita etolita n’Obodo ahu siri we na-afiọ na webu. N’ihe ngosi rutere anyi aka, umu okorobia na umu agboghobia ndi mba South Afrika na-emebicha ihe ndi mbiabia ma na-emerucha ọtụtụ n’ime ha ahu. Iji kwuo eziokwu, ọ bughi taa ka ndi obodo ahu bidoro kpaba agwa ọjọ di etu…