
/ August 29, 2019
34 Comments
NA bu otu n’ime mkpụrụ okwu di ezigbo mkpa n’asụsụ Igbo. Ọ na-arụ nnukwu ọrụ n’ụtọ asụsụ Igbo. Ọ di ụzọ di iche a na-ede ya n’ahiriokwu. Ọrụ na na-arụ n’ahiriokwu gosiri etu a na-ede ya n’ime ahiriokwu. 1. NA na-aru ọrụ dika isingwa (main verb). Mgbe ọ bụla na na-aru ọru dika isingwa, ọ na-aghọrọ ngwa. a. Ọ naa m ihe – he takes something from me. b. Ọ nara gi oke...