NA bu otu n’ime mkpụrụ okwu di ezigbo mkpa n’asụsụ Igbo. Ọ na-arụ nnukwu ọrụ n’ụtọ asụsụ Igbo. Ọ di ụzọ di iche a na-ede ya n’ahiriokwu. Ọrụ na na-arụ n’ahiriokwu gosiri etu a na-ede ya n’ime ahiriokwu.
1. NA na-aru ọrụ dika isingwa (main verb). Mgbe ọ bụla na na-aru ọru dika isingwa, ọ na-aghọrọ ngwa.
2. NA na-aru ọrụ nnyemaaka ngwaa (auxiliary verb). Mgbe na na-aru ọrụ dika nnyemaaka ngwaa, a na-edoka ya na ngwaa ọ na-enyere aka aka site itinye akara edemede nke a na-akpọ hyphen.
3. NA na-arụ ọrụ njiko mkpọaha (conjuction). Mgbe na na-arụ ọrụ dika njiko mkpọaha, a na-ede ya ka ọ kwuru onwe ya.
4. NA na-arụ ọrụ mbuụzọ (Preposition). Mgbe na nọ n’ihu okwu e jiri udaume bido, a na-ewepu a tinye rikom elu.
4b. Mgbe na nọ n’ihu okwu bidoro na mgbochiume ọ na-anọrọ onwe ya.
33 Comments
This is great
Mee ahiriokwu iri ebe NA na aru oru dika njiko
We need more explanation ooh 😁 Ndewoo imelaa
Abi
Thanks for making it less complicated
Thanks so much for the tremendous work & care. More greese to Ur power. So concise indeed.keeo itup
Explain
Thanks a million
Ndewo ị tapira ya nkeọma
I need more explanation and more examples like 15 on nnyemaka ngwaa
Ndewo ode! ,, imakwara akwukwuo nke ukwu
Odinma
Is nice
Demme imela
Daalu imeela
Please I need 7 more examples mgbe 'Na' na-aru oru dika mbuuzo
I need more examples like ten each
Ndewo, jidekwa nke iji
Biko, guọ edemede nke a maka ọrụ ndi ọzọ "NA" na-arụ n'Asụsụ Igbo:
https://emekalison.blogspot.com/2019/08/oru-na-aru-n-igbo-ii-by-alisonomi.html?m=0
Gini bu mbuuzo
Biko kowaturum mgbe'na'na-aru Oru dika nsonaazu
Dalu nwannem
Daalu rinne
Nke a doro nnoo Anya. Daalu ri nne
Daalu ezigbo mmadu
Imeela nke oma
I turiri ya aturi… Daalu ezigbo mmadu
PLEASE WE NEED MORE EXAMPLES LIKE TEN EACH THANKS
Ndewo,daalu
Imeela maka ekene gi a.
Thank you very much for appreciating it.
I kowara ya nkeoma, ndewo
Interesting