À tous mes frères Africains Chers fils et filles d’Anowa Les Grands fils d’Oduduwa Et dignes filles d’Adroa Vos aïeux sont engendrés par Bumba Sur le regard vigilant du maître Anansi Alors que son cousin Kraag écoute La douce musique de…
À tous mes frères Africains Chers fils et filles d’Anowa Les Grands fils d’Oduduwa Et dignes filles d’Adroa Vos aïeux sont engendrés par Bumba Sur le regard vigilant du maître Anansi Alors que son cousin Kraag écoute La douce musique de…
Ọnwu egbuola Maazi Robert Gabriel Mugabe (1924-1919) n’ụlọ ọgwụ di na Singapọ. Maazi Mugabe bu nwa amadi ruru ọrụ nkụzi tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchichi obodo. Na mbu, Maazi Mugabe rụrụ ọrụ di ka minista nke mbu nke obodo…
KA dika NA na-arụ ọrụ di iche iche n’asụsụ Igbo. Ọ na-arụ ọrụ di ka ngwaa, nnyemaaka ngwaa, n-yiri onwe, ebu m n’uche, nsonaazu, njiko mkpọaha, njiko nkebiokwu na njiko ahiriokwu 1. KA na-arụ ọrụ dika ngwaa. a. Ihe ndi a…
To all my African brethren Sons and daughters of Anowa The grand sons of Oduduwa And true daughters of Adroa Your ancestors were forged by Bumba Under the watchful gaze of Anansi While merrily jingled his cousin Kraag To the soft…
Ndi ndu na-achi obodo South Afrika egosiputala ọzọ na ha ejighi ndu ndi mbiambia kpọrọ ihe. Uwa nile huru etu ihe ọjọ umu na-etolita etolita n’Obodo ahu siri we na-afiọ na webu. N’ihe ngosi rutere anyi aka, umu okorobia na umu…
Ndi Igbo si na nke mbu, bu amaghi ama, nke abuọ bu akpachaghi, ma na nke atọ putara na onye o mere amachaghi ihe. Ofifie Chineke bu otu n’ihe njirimara mba ọ bula. Tupurii ndi otu Kristi na ndi uka alakuba…
I looked at the eyes of Darion The great grandson of Orion Born and brought up as an Arian But a perfect image of a barbarian Conceived as a cyclone in the Atlantic Turned to a hurricane in Martinique Before…
Ga bu otu mkpuruokwu di nnukwu mkpa n’usoro edemede asụsụ Igbo. Ọ na-arụ ọrụ di iche n’asụsụ Igbo. Ọ na-arụ ọru di ka ngwaa, nnyemaaka na mgbochi, 1. GA na-arụ ọrụ dika ngwaa. Mgbe ga na-arụ ọrụ dika ngwaa, ga na-akwuru…
Ọ bu ezie na-asi n’ihe okenye nọrọ ala were hu, nwata agaghi ahu ya ma ọ rigoro n’elu ọji mana ndi kwuru si n’onye ije ka onye isi awọ n’akụkọ mara ihe nke ọkwa. Otego m bidoro nuwa na nwanne di…
A na-ekwu nke a ka a na-ekwukwa nke ọzọ. Akụkọ na-eruta anyi nti si na ọkwa onye isi na-achi Naijiria tiri gbasara etu esi ebubata ihe a na-eri eri n’obodo anyi bu Naijaria aghọla iwu. N’ọkwa o tiri mgbe afọ anyi…