/ September 3, 2019
No Comments
Ndi Igbo si na nke mbu, bu amaghi ama, nke abuọ bu akpachaghi, ma na nke atọ putara na onye o mere amachaghi ihe. Ofifie Chineke bu otu n’ihe njirimara mba ọ bula. Tupurii ndi otu Kristi na ndi uka alakuba abia n’Afrika, ndi Afrika maburu Chukwu. Sọsọ ihe ọhụrụ ndi mgbasa ozi nke ndi otu Kristi na nke ndi otu nkuzi nke Mohamedu wetere anyi bu nkuzi gbasara etu Chineke siri…