Ndi Igbo si na nke mbu, bu amaghi ama, nke abuọ bu akpachaghi, ma na nke atọ putara na onye o mere amachaghi ihe. Ofifie Chineke bu otu n’ihe njirimara mba ọ bula. Tupurii ndi otu Kristi na ndi uka alakuba...
Ndi Igbo si na nke mbu, bu amaghi ama, nke abuọ bu akpachaghi, ma na nke atọ putara na onye o mere amachaghi ihe. Ofifie Chineke bu otu n’ihe njirimara mba ọ bula. Tupurii ndi otu Kristi na ndi uka alakuba...
I looked at the eyes of Darion The great grandson of Orion Born and brought up as an Arian But a perfect image of a barbarian Conceived as a cyclone in the Atlantic Turned to a hurricane in Martinique Before...

Ga bu otu mkpuruokwu di nnukwu mkpa n’usoro edemede asụsụ Igbo. Ọ na-arụ ọrụ di iche n’asụsụ Igbo. Ọ na-arụ ọru di ka ngwaa, nnyemaaka na mgbochi, 1. GA na-arụ ọrụ dika ngwaa. Mgbe ga na-arụ ọrụ dika ngwaa, ga na-akwuru...

Ọ bu ezie na-asi n’ihe okenye nọrọ ala were hu, nwata agaghi ahu ya ma ọ rigoro n’elu ọji mana ndi kwuru si n’onye ije ka onye isi awọ n’akụkọ mara ihe nke ọkwa. Otego m bidoro nuwa na nwanne di...
A na-ekwu nke a ka a na-ekwukwa nke ọzọ. Akụkọ na-eruta anyi nti si na ọkwa onye isi na-achi Naijiria tiri gbasara etu esi ebubata ihe a na-eri eri n’obodo anyi bu Naijaria aghọla iwu. N’ọkwa o tiri mgbe afọ anyi...

5. Mgbe a tinyere – na – nganaazu – ghi -, a na-enweta okwu mgbochi. When suffix -ghi- is affixed to – na -, we get a prohibiting word. a. Anaghi asu bekee n’ebe a — English is not spoken here....

NA bu otu n’ime mkpụrụ okwu di ezigbo mkpa n’asụsụ Igbo. Ọ na-arụ nnukwu ọrụ n’ụtọ asụsụ Igbo. Ọ di ụzọ di iche a na-ede ya n’ahiriokwu. Ọrụ na na-arụ n’ahiriokwu gosiri etu a na-ede ya n’ime ahiriokwu. 1. NA na-aru...
We were very often told That angels are always young But there are also very old ones Who now softly speaks sparingly And buoyantly smile seductively One hardly comprehends their wits As they secretly speak to our hearts Through the deep...
Le monde nous a toujours dit Que les anges sont à jamais jeunes Or il y en a qui sont ben vieux Qui ne parlent que rarement Et sourient sagement de leurs yeux On ne les comprend souvent pas Mais ils...
Donne-moi le pas d’un enfant Et je courrai pied nu sur le sable Je sentirai le battement du cœur Et le soupire serene de pachamama Donne-moi le souris d’un enfant Et je séduirai le grand frère soleil D’habiter dans nos villages ...
