Nke anyi bu nke anyi mana nke onye bukwanụ nke onye. Ọ bụ ezie na egbe bere ugo bere kama na onweghikwanu mgbe egbe ga-aga chọba ugo ka ọ bia bere n’ihi na nani onye i gwara ebe mmiri siri tiba gi ga-ahapụrụ gi ọnọdụ n’ihụ ọkụ. Ọ bụkwanụ ezie na nani nwata kwọrọ aka so ndi okenye eri ihe. N’ụbọchi olemole gara-aga, anyi dere maka umu okorobia ndi Afrika mepụtara Afrika…