
Ụlọakụ etiti nke Naijiri eweputa nnukwu ego iji nyee aka n’oge Coronavirus anyi n’ime ya. Mgbe onye nlekota nnukwu ụlọakụ a gwara ndi ntaakuko okwu, n’ubọchi monde gara-aga, n’Abuja, osiri na ụlọọrụ ha ga-ewepụta ijeri naira iri ise maka i buso ọria mgbụ coronavirus agha. Maazi Godwin Emefiele...